lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu somie – o ga-adi mma

Loading...

verse 1:
ekele diri chineke na anyi furu ubochi taata
maka na onye di ndu na~enwe olileanya maka echi
ofioro afio na ndu gi taata i ma ka o ga~adi echi?
ngwa nwelu chukwu ndidi, ife ka ga~abanyesi
ife ka ga~adabasi

pre~chorus:
(aaaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga~abu echi oma n’ime ndu gi
(aaaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia

chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga~adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na~emezi (o ga~adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga~adi mma)
o na~egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga~adi mma, o ga~adi mma
emesia o ga~adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga~adi mma

verse 2:
o na~afio nu, o na~akpotu, ogbajuru doro nu
ifufe na~efe, anwu na~eti, ifolu chi omebe nu
biko butuo, abazi na mba nke gi amaka nu
ife sizie ike, jisi ike saghe onu kwue
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side by my side
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side oo
pre~chorus:
(aaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga~abu echi oma n’ime ndu gi
(aaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia

chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga~adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na~emezi (o ga~adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga~adi mma)
o na~egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga~adi mma, o ga~adi mma
emesia o ga~adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga~adi mma

chorus 2:
ebochiri gi onu ma aka gi di ocha (o ga~adi mma)
irikatalu na table ribe n’ala (o ga~adi mma)
a kuru gi ka tinker n’ulo be di gi (o ga~adi mma)
ubiam edunalu gi na village gi
o ga~adi mma, o ga~adi mma
emesia o ga~adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga~adi mma


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...