lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu elveektor – udo

Loading...

ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
chukwu kelu uwa
chukwu kelu uwa nekwa fa
ka anyi bilizie na udo ka ife wee di mma
imaro ébé mmiri bidoro maba gị
ịma mma zi nu ebe o ga anọzi m kwụsị
some guys feelu na fa bụzi baba agụ
you can’t fight for your freedom you’re a p~ssy
before i tell you what to do nwanne kpata nku
industry gate keeper na achọ aka azụ
trying to get me to sign any deal with an afọr anụ
mua si fa mbà nwanne onye a ka ba lu
cutuo m
blocku ọ m
burstu ọ ọrụ m
bulu my matter gbagoo na the court
the court ọbụ
stop~pu ọ mu
sị m a drop ná any song till i hear from the court
eh
nwanne check go di
before mputa afia chi eji go nu
men gosi anyi love change ji go nụ
men nyebulu anyi smile e change go iru
woooo
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bilibe na udo
chukwu kelu uwa
chukwu kelu uwa nekwa fa
ka anyi bilibe na udo
chukwu kelu uwa na ihe ụmụ ụwa na eme na asọ zi oyi
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bilibe na udo
chukwu kelu uwa
chukwu kelu uwa nekwa fa
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bilizie na udo ka ife wee di mma

anyị ga aya zi mmuo ya ba mmadu
amosu na ogbenye bu ofu mmanu
onye na ewe iwe ọkụ ga egbu mmadu
bete anu bete anu na aru mmadu
di na nwunye kwesịrị ibi na udo
mụọ nwoke mụọ nwanyị bili na udo
gi na neighbors gi bili na udo
artiste and ceo bili na udo
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bilibe na udo
ị ga ekwe wepụ anya ụfụ
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bilibe na udo
ị ga emelu anyị ebere
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bilibe na udo
i ga ewepụta my money
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bilibe na udo
forever and ever
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bilibe na udo
chukwu kelu uwa
chukwu kelu uwa nekwa fa
ka anyi bilibe na udo
chukwu kelu uwa na ihe ụmụ ụwa na eme na asọ zi oyi
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bili kwa na udo
ka anyi bili kwa na udo ye
ka anyi bilibe na udo
chukwu kelu uwa
chukwu kelu uwa nekwa fa
ka anyi bilibe na udo
chukwu kelu uwa
chukwu kelu uwa nekwa fa
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bilibe na udo
ka anyi bilibe na udo


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...