lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu elveektor – onye butelu ike

Loading...

onye butelu ike lyrics
agbaghari~cha na ehihie anyi chọba ebe anyi ga ehi (ebe anyi ga ehi)
ife anyi ruru na aka ga ebute ife anyi ga eri (ife anyi ga eri)
men nọ na mgbago
men nọ na mgbago
men nọ na mgbago
men no na mgbago
onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike

odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu (no love)

imana ufọdu na e feel pain
ebe ha nọ na agba mbọ
ufọdu sef no dеy see the pay
ịga a continue na agba mbọ
i dey hustlе hard in the rain
waiting before the sunshine
you be balling hard iji change
anything for the boy sir
everybody swear its chemistry
n~ggas be friends but enemies
steady trying to k!ll the energy
ma fa amarọ na mu bu pure breed
ịmana pope jee chinco si mu na enigwe di nso
bugzy si mu na ọ puru ilo kpọ m na phone ka o bi nso
si mu ka onye m the info na
odogwu na eme na malay
odogwu na eme na malay
odogwu odogwu
odogwu na aku na malay
odogwu na aku na malay
odogwu odogwu
odogwu na eme na malay
odogwu na eme na malay
odogwu odogwu
odogwu na aku na malay
odogwu na aku na malay
odogwu odogwu
onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike

onwekwa ndi bi na unọ
na ebi ndu ka ndi bi na ugbọ
mana anyi mana fa jizi ugwọ
ndi nọ nwayọ mgbe ego na akọ
you need to get money in the right proportion
proportion potion
anything wey go knock your hustle give am expulsion
(expulsion expulsion)
i told the company to give me my portion
ife ndia biazilu nyem bulu ife yiri ezigbo concussion
ife jubulu eju bia bulu ife nwelu ezigbo reduction
kee ka mu ga esi buru ọgaranya with all these steady deductions
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu (no love)

onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike
onye butelu ike butelu ike
agbaghari~cha na ehihie anyi chọba ebe anyi ga ehi (ebe anyi ga ehi)
ife anyi ruru na aka ga ebute ife anyi ga eri (ife anyi ga eri)
men nọ na mgbago
men no na mgbago
men nọ na mgbago
men no na mgbago

nye m ego m
ịga akwunyelu m advance
before ifubazie my 32
m ga agbayelu gi movie now
ka iwe fuzienu the part 2
ọburọ di ramadam ma men kalu obi na ekenu sọ beef
ubọsi valentine
your pocket the dry your hustle di go di weak
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu ga abu na akpa gi
odogwu odogwu (no love)


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...