lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu chief stephen osita osadebe – osondi owendi

Loading...

[verse 1]
ife sozili onye sozi chi ya
na enu uwa nke a anyi no nu
o bu onye ka zi chukwu
o gbanari chi ya na oso nu
o na ebukwa chi ya uzo anaba nu
ife na aso gi
okwazi ya na aso zi onye ozo nu
mana afa egwu a m na etizi nu
osondi owendi
maka ka ife uwa aso ndi ufodu nu
etu a ka o na ewezi ndi ufodu

[chorus]
osondi owendi, osondi owendi, osondi owendi
osondi owendi, osondi owendi

[verse 2]
ife solu mu na osolu chim na uwa
osondi owendi
nke solu gi na osolu chi gi nu
osondi owendi
emebi kwana nke onye ozo
osondi owendi
etu nke gi di gi mma o
osondi owendi
etua ka nke onye ozo dikwazi ya mma
osondi owendi
ka o na aso gi ka ona asokwa onye ozo na uwa
[chorus]
osondi owendi, osondi owendi, osondi owendi

[verse 3]
ekwutozina nke mmadu
osondi owendi
onye bu chukwu
osondi owendi
osondi owendi
maka na okwu ekwuru na onu o
osondi owendi
ya bu obi mmadu afuziri anya

[chorus]
osondi owendi, osondi owendi, osondi owendi
osondi owendi, osondi owendi

[verse 4]
ife solu onye solu chi ya na uwa nu
nke solu mu na osolu mu na obi mu nu
nke solu gi na odi gi mma nu o
onye na azozi nke ya na uwa nu
odizia ka obuzi ajo mmadu ka obu nu
mana okwazi ka chi so kwu nu
ka anyi na ekwu nu
na ife di onye mma adiazi ibe ya
mana onwerozi onye bu chukwu nu
ka ekelu gi, ka ekelu gi nwa
okwazi obi ka chukwu ji wee kee anyi nu
obi chi ji keezi onye obula di na iche na iche
onye puta owelu nke ya nu
ma onye asina ibe ya nwuzie nu
ka so ya bili nu
maka na ife na aso ndi
okwazi ya na ewezi, ndi nu
ife m na ekwu gbasalu ife na emezi na enu uwa nu o
ife na aso onye di iche nu
nke na aso onye ozo di ozo
nke solu gi na oma so m
nke sozi gi mana odiri mu mma nu
obu onyezi ka anyi ga eje chukwudo nu
na chukwu keziri ife na uwa nu
nke solu onye na oma aso ibe ya
nke solu onye na oma sozi onye ozo zi
anyi wee na agwa zi nu nu
ife na aso ndi
oma sozi ndi ozo nu
anyi ga ejisi ike na aghota nu
maka na ofu chineke zi nu
mana uche o na enye di n’iche n’iche
[chorus]
osondi owendi, osondi owendi, osondi owendi
osondi owendi, osondi owendi, osondi owendi
osondi owendi

[verse 5]
ekwutozina ibe gi na uwa
osondi owendi
mmonwu amalezi biawanu o
osondi owendi
o by onye buzi chukwu n’uwa
osondi owendi
ife solu gi na osorozi munwa nu
o bu ya ga abuzi nu okwu
osondi owendi
nke solu m na osoro gi

[chorus]
osondi owendi, osondi owendi, osondi owendi
osondi owendi, osondi owendi


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...