lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu the cavemen. - agada

Loading...

ha na gba asili
ha na~e je be
ha na~acho
ebe ha ga~ekwu okwu
ha ga~agbali
ha ge je be
one ko nsa

ha agaghi ekwe m
ha ga~ada
ha ga~ada
maka na ha ama onye m bu
ha ga~ada
ha ga~ada
maka na ha ama ebe m ne’eje
ha na

u we
u we eh eh
u we
ha na
u we
u we eh eh
u we

biko zaa nu
gbara gbara n’iru gbo kpete na’azu
they think that jamming was a thing of the past
ye ye
ha ga~ada (ye)
ha ga~ada (them fall)
maka na ha ama onye m bu
ha ga~ada (ye)
ha ga~ada (them fall)
maka na ha ama ebe m n’eje
uh ye ye
onye o bula no bu lo
nke na~amaghi
ka ha ga ura
onye o bula no bu lo
nke na~amaghi
ka ha ga ura

cause we are jamming in the name of the lord
cause we are jamming in the name of the lord
cause we are jamming in thename of the lord
cause we are jamming in the name of the lord


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...