
lirik lagu teejayboy - nnamdi ndi igbo
[intro]
biafra
onye mmuo (nnamdi kanu)
ndi igbo
nwa mmuo
[verse]
nnamdi ana etu gi afa n’ike n’ike
ina azokwa igbo n’ike n’ike
ndi mmadu ha n’esukwagi n’imi n’imi
ima na azokwa igbo n’ike n’ike
ndi igbo ha na azukwa ahia n’ike n’ike
ha na atu ngwa ahia n’ike n’ike
in social media ha n’elikwa ego n’ike n’ike
ma nwanne ha no n’ime nga
[chorus]
ka odiri onye
ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
[verse]
in politics, ha na acho position n’ike n’ike
ha na sabotage n’ike n’ike
in lagos city, ha n’eme invest n’ike n’ike
ma nwanne ha no n’ime nga
[chorus]
ka odiri onye
ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
owe
owe
owe (ndi igbo)
owe (anyi bu umu chukwu)
nwa chukwu
ha nnamdi
free nnamdi
ra nnamdi
osime ina aju onwe gi ajuju
ina aju onwe gi ajuju
ndi be anyi egburu na agha oh
ina aju onwe gi ajuju
nwannem dukwa onwe gi odunu
dukwa onwe gi odunu
ndi be anyi egburu na agha oh
dukwa onwe gi odunu
nnamdi ana etu gi afa n’ike n’ike
ina azokwa igbo n’ike n’ike
ndi mmadu ha n’esukwagi n’imi n’imi (ndi igbo)
ima na azokwa igbo n’ike n’ike
[chorus]
ka odiri onye
ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
ka odiri onye
uta ka odiri onye
[end]
Lirik lagu lainnya:
- lirik lagu canadian wedding - 20
- lirik lagu d'mendo boteli - esclavo de tus caricias
- lirik lagu sip straight - drop it
- lirik lagu josé alberto “el canario” - que muera el amor
- lirik lagu roma bald - маски
- lirik lagu chicagozer0311 & adrenalinerushhh - title 8:bridge da gap
- lirik lagu nissen (dnk) & burger - fru hansen
- lirik lagu sunset shimmer - i go crazy
- lirik lagu kanata nash - la malle à bouffe
- lirik lagu ismie - тысячи раз (thousands of times)