lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu phyno fino - anthem ndi eze

Loading...

“phyno anthem ndi eze”

ude nwa …
nzube nwa
ichito nwa
oloye nwa

listen to phyno anthem ndi eze mp3 download here

m tuba nwa
fasikwa atalanta
obigi adikwa nma
fa ji propaganda

mmiri ozuzo go go go
anyi na ebikwe elele do do do
ka ima nke a ima nke ozo
make money akpogi
senior man elon musk
shut down nme nme ozo

olisa emeka imazi ife na eme
asim gi akona mmadu
okwa nu onye ji ego na ekwu o
asim gi akona mmadu
anom ofuma onwelo ife na eme
asim gi agwana mmadu
okwa nu onye ji ego na ekwu o
asim gi akona mmadu
kene chukwu okike nya bu afia na ele
asim gi akona mmadu
okwa nu onye ji ego na ekwu o
asim gi akona mmadu
anom oriri onwelo ife na eme
asim gi agwana mmadu
okwa nu onye ji ego na ekwu o
imana ohawakwa
obidogo kwa
o payitewe
o rigorogo
ohawakwa
omebego kwa
ofebego kwa
fa na ba go ife eme be go kwa

e dey play e dey show
imana adim ocha
we dey work we dey ball
imana ikara aka
anytime we show
obulu ogu na mgba
nwa akwokwa na azu na omakwa nu
na akpi na agba
mmiri ozuzo go go go
anyi na ebikwe elele do do do
ka ima nke a ima nke ozo
make money akpogi
senior man elon musk
shut down nme nme ozo

olisa emeka imazi ife na eme
asim gi akona mmadu
okwa nu onye ji ego na ekwu o
asim gi akona mmadu
anom ofuma onwelo ife na eme
asim gi agwana mmadu
okwa nu onye ji ego na ekwu o
asim gi akona mmadu
kene chukwu okike nya bu afia na ele
asim gi akona mmadu
okwa nu onye ji ego na ekwu o
asim gi akona mmadu
anom oriri onwelo ife na eme
asim gi agwana mmadu
okwa nu onye ji ego na ekwu o
imana ohawakwa
obidogo kwa
o payitewe
o rigorogo
ohawakwa
omebego kwa
ofebego kwa
fa na ba go ife eme be go kwa


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...