
lirik lagu oriental brothers international band - onyeoma nmadu eji egbuya
guzo ri
cheree ri
nama nti mu akoturu gi akuko chei uwa…
onye oma mmanyu eji egbu ya
onye oma mmanyu eji egbu ya
iri kpa ole ji agwonu oria o, ma anyi were obi nwa nne
ironyindi nwa mama, olee i vu nhuirooo??
umunne mere odo
olee ihe vu esemokwu?
olee ihe vu agbam akwukwo ?
olee ihe ekwo ha anwunu?
onye ugwu hi jiri bia….
gwa ha onye muru hi ni…
zhi ha onye wu nna ha….
gwa hu kpa eji eme nu….
nne mu shi adudu pa hu
wei….adudu vu ye!
odo e! adudu pa ya!
ugwuanya …adudu pa ya
mmanu … adudu ya….
uba e!, ugele m!
ku’jee… ku’jee…. ku’jee … ku’jee …..ugele m
chei o! ..ugele m…
chei o!… ugele m….
nwa ufe inye nna e….a ma mmanu egbuola ya o….
iri kpa ole ji agwo oria o … ma anyi were obi nwanne juo ajuju obodo
ugwuanya nwa mama m ee, iri kpa ole?
guzo ri
cheree ri
nama nti mu akoturu gi akuko ‘satch
kabaka nwa mamam, gi chemna nti gi egeta olu m o!
umunne mere odo…
ole ihe wu esemokwu?
olee ihe wu agbam akukwukwo?
olee ihe vu onwu ?….
onye ugwu hi jiri bia….
gwa ha onye wu nna ha…
gwa ha onye muru hi ni..
gwa ha onye wu nne ha….
alaribeole nwa mama ..ole ihe vu nhuiro?
nnamdi nwa mama..olee nu ihe vu nhuiro…
‘ibeole nwa mama ..leyi ..olee nu ihe vu nhuiro…
onye wu nwa nze lee?
onye wu nwa nze lee?
ugoagwu nwa mama
nwa akpuda nwa mama o
alumaenwere nwa mama…
chei .. futanu..olee ihe vu nhuiro e?
olee ihe vu nhuiro?
mgbeahuruike nwa mama lee….olee ihe vu nhuiro o?
ezewuiro nwa mama leeyi o..olee nu ihe vu nhuiro?…
i nama nti mu akaara gi ~
gi chema nti mu akoturu gi akuko, chei uwa o!
onye oma mmanu eji egbu ya
onye oma mmanu eji egbu ya o…
ozu shiwa ushi na elu uwa, enyi ka nwune alaala o..
onye nwe mmanu na eji apa o, mgbe ahu ozu shiwe ushi…
nga akwa ahu o boro chi, na onweghi ihe eji ya eme o ….
ugele m…
weyi o! ugelem …
mmiri ima diala ….
mmerenini nwa mama
mbadiwe nwa mama
ikechi nwa mama m
nnamdi nwa mama aaa
mgbahuruike nwa mama
iro obi ka nshi ee!!!
alara ibe ole ee???
olooo lo lo looo…..
gwam ihe ije ya eme e..
ubannighiri unu ahuna?
umunne mere odo nu..
amaghi m ihe wu esemokwu..
amaghim ihe para ha onwu…
zhi ha ihe ijiri bianu …
i nama nti mu akaara gi ~
gi chetu nti mu akoturu gi akuko
ubannighiri!!!
aboy nwa mama…
olee wu esemokwu?
olee para nu ownu? …
olee ihe wu nu onwu? …
umunne mere odo..
onye ugwu hi jiri bata na uwa …
gwa ha onye muru hi ni…
zhi ni ha onye wu nna ha o…
chei! adudu pa ya…
ubannighiri…..
Lirik lagu lainnya:
- lirik lagu paper heart - falling apart (single edit)
- lirik lagu fgb plague. - дом никогда не рядом (home is never near)
- lirik lagu roberto antonio - marejada
- lirik lagu the autocollants - another thursday
- lirik lagu gino padilla - gusto kita
- lirik lagu tami neilson - loneliness of love
- lirik lagu thunder (usa) - last train to paradise
- lirik lagu the harvard din & tonics - elvis medley
- lirik lagu falls (rapper) - goodriddance
- lirik lagu felivand - heartstrings