lirik lagu okoye david ikechukwu - m dabere sirike na nkwa nk’onye nweayi
1
m dabere sirike na nkwa nk’onye nweayi
olileanyam gakpusike o gaghi’ada;
otuobun’osidi, mgakpu n’okwu nke chukwu
nihi n’oge rue nkwa ya g’abia na mmezu
2
n’ijidesik’ ogbugba ndu di n’okwu ya
onwunwa n’adiri ndi’ ozo’ agaghi’ akpagbum;
n’ehihie, n’abli
ihe chukwu ga n’edum;
n’okwukwe, n’olileanya’ amara ya bu’ ikem
3
mgbe’ ebiri mmiri wara, njurumuoyi’ adi
olu nke ya ga n’edum n’ime’ ochichiri
aka ya dum n’ije
ijem ga’ adi ka’ osicho
nihi n’ eziokwu ya n’eme k’ihe di mma
4
n~kwa n’ile nke’ okwere ga di mgbe nile
m~gbazi ya’ agaghi’ ada, okwu ya bu ee!
n’okwukwe, n’ile’ anya
n’okwu ya ka’ obim guzo
n~kwudosi’ ike na’ nkwa ya na’ enyem ike
5
dikam ka na’еlenya’ ifuzu’ ebube nkе ya
obim ga’adigidesi’ ike na’ ihunanya i
kraist na’ edum, kraist bu’ ukwem
a bum n~ke ya mgbedum
n’ihi na nkwa ya nile si na’ elu abia
………………………………
the igbo version of the hymn counting strongly on the promises of the lord
Lirik lagu lainnya:
- lirik lagu asianqara - pornstar
- lirik lagu svavar knútur - night
- lirik lagu dezerter - koszmar
- lirik lagu maxd17 - git loud
- lirik lagu the who - love is coming down (no orchestra)
- lirik lagu nicoisnxxt - petrified with | 2017x fnf cover
- lirik lagu milo henley & k3 savage - backseat demons
- lirik lagu kidd gohann - angel’s tears
- lirik lagu hakase - noches de citypop
- lirik lagu raysquid - who i am