lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu marvie kings - nanị gị

Loading...

‎[chorus]
‎chukwu nna m oooo
‎chukwu nna m oooo
‎chukwu nna m oooo
‎nanị gị ji m aka

‎[verse 1]
‎this world is dark
‎people dying, people losing them
‎everywhere we turn to, someone has fallen there
‎god! ndụ m dị n’aka gị

‎ịsị n’ịgaghị arapụ m ooo
‎ịsị n’ịgaghị ekwe ka m daaa
‎ụbọchị juru n’ihe ọjọọ
‎god! ndụ m dị n’aka gị

‎[chorus]
‎chukwu nna m oooo
‎chukwu nna m oooo
‎chukwu nna m oooo
‎nanị gị ji m aka

‎[bridge]
‎nanị gị k’obi m dabere
‎ị bụ ebe ndụ m dị
‎nanị gị k’obi m dabere
‎ị bụ ebe ndụ m dị

‎mama mụ na papa m
‎na ndị niile ị nyere m oooo
‎chi m
‎ha nọ n’aka gị

‎brother mụ na sister m
‎na ndị niile ị nyere m oooo
‎chi m
‎ha nọ n’aka gị


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...