lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu usigreat – maka iheoma imerem

Loading...

[verse 1]
and i will praise your name
you have filled my heart with joy
my life is forever changed
like a river your love flows to me

[chorus]
maka iheoma imerem o
na ngozi inyerem o
amaghim kamgesi
wenye gi ekele
maka iheukwu imerem o
onum apughi iko
ekele na otuto nile
buru nke gi

[verse 2]
you deserve the highest praise
you have poured your love on me
my life is forever changed
like a river your love flows to me

[chorus]
maka iheoma imerem o
na ngozi inyerem o
amaghim kamgesi
wenye gi ekele
maka iheukwu imerem o
onum apughi iko
ekele na otuto nile
buru nke gi

[bridge]
i will lift my hands in praise
forevermore you reign in me
you are so beautiful in everything

[hook]
iheoma imerem o
o bara uba
ngozi inyerem o
onum apughi iko
mgbem no na nsogbu
izoputaram o
ekele na otuto nile
buru nke gi

[chorus]
maka iheoma imerem o
na ngozi inyerem o
amaghim kamgesi
wenye gi ekele
maka iheukwu imerem o
onum apughi iko
ekele na otuto nile
buru nke gi
id


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...