lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu izuorah michael - onye eze na abuja

Loading...

o mmu na ekwu
honorable mike izuorah

kpolunumu onye eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
kpobalunumu ndi eze na abuja oo
onye eze na abuja ee
ima na anyi nwelu ndi eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
uwa bia kilie ndi eze na abuja ee
egwu ndi eze na abuja ee

obunu onye ka ekwe na akponu
onyedi ka ubo mu na akponunu
na okpoga ndi eze na abuja ee
unu na anu ka ekwe na afionu
inugokwe ka ubo mu na akpotunu na okpoga ndi eze na abuja ee

uwa bia kilie ndi eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
maka na anyi nwelu ndi eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
president anyi eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
asiwaju eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
shettima onye eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
chief nyesom wike eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
atiku onye eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
obi be anyi eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
ndia bu ndi eze na abuja ee
egwu ndi eze na abuja ee
ichaka mu ka mmu na etinu
okwa egwu ka mike ji kalisia na okwa egwu ndi eze na abuja ei
ijele mu ka mmu ji bianu
ekpili ka mike ji chie echichi echichi ndi eze na abuja ei

uwa bia kilie ndi eze na abuja ei
onye eze na abuja ee
maka na enwelumu ndi eze na abuja ei
onye eze na abuja ee
president anyi eze na abuja ei
onye eze na abuja ee
asiwaju eze na abuja ei
onye eze na abuja ee
shettima onye eze na abuja ei
onye eze na abuja ee
chief nyesom wike eze na abuja ei
onye eze na abuja ee
atiku onye eze na abuja ei
onye eze na abuja ee
obi be anyi eze na abuja ei
onye eze na abuja ee
ndia bu ndi eze na abuja ighotago
egwu ndi eze na abuja ee

onye amuma bia kpobalumu egwu eyi
omalicha bia yolia nkwa oo
onye amuma bia gbabalumu egwu eyi
omalicha bia yolia nkwa makana anyi na aku egwu eze na abuja inugokwe
ndia bu ndi etere mmanu ighotago
onye eze na abuja ee
ndi ebunyili enu inugokwa
obu onye na aku egwu eze na abuja ei
egwu ndi eze na abuja ee
okwa mmu na aku egwu eze na abuja nwannem
onye eze na abuja ee
unu ndi na agba egwu eze na abuja nwam
isokwe na ndi eze na abuja ighotago
egwu ndi eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
egwu ndi eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
onye eze na abuja ee
egwu ndi eze na abuja ee
o mmu na ekwu
honorable mike izuorah


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...