lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu izuorah michael - egwu ndi eze

Loading...

ora obodo bia gbalia egwu na aputawo m egwu
uwa nine gbaliba egwu na eji m egwu we bia oo
egwu m si na akalaka na ejim egwu we bia uwa
egwu oma si na akalaka na egwu mu di uto
obu ya melu ufodu mmadu ji aju ajuju ha cholu ima onye m bu
ana akpo mu mike izuorah mana mike bu onye nkwa
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
negodinu nwa izuorah na izuorah bu onye nna
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
igweagu bu mpa izuorah ma igwenagu bu onye eze
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
ibute egwu gi mbute igba ma ibulu igba mu mbute ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
itibe egwu gi mtibe igba ma itibe igba mu mkpowa ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
ubo mu ubo mji bia uwa na ichaka mu dim na aka
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
ubo mu kponyitelu onye nwulu anwu na ubo mu na agwo oria
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
ubo mu melu onye isi ofu uzo na anomnya owе eme
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
ubo mu mеlu ngwulo oga ije onye luo uka ofunanya
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
nwanyi aga ga ekuru nwa ma m malite ikpo ubonwa
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
ihe siri ike ga adi mfe ma m malite ikpo ubo mu
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
umu alaeze ga agba egwu oñu ma m bido ikpo ubonwa
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
onye ogbi ga ekwukwa okwu ma m kpoba nyabu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
yamere guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
ora bialu ije nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
asimu guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
umu alaeze nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
aka na eti udu aka na akpo ubo aka na aku nkwa
ogaranya ka ibu
aka na eti igba aka na aku nkwa aka na akpo ubo
ogaranya ka ibu
aka na aku ekpili
aka na aku ichaka ogaranya ka ibu
aka na aku ogene
aka na eti igba ogaranya ka ibu
aka na aku ikolo
aka na eti ekwe ogaranya ka ibu
aka na eti ubom
aka na eti ogidi ogaranya ka ibu
aka na eti ekpili
aka na ayo ichaka ogaranya ka ibu
aka na akpo ubo
aka na aku egwu ogaranya ka ibu
na iso na ndi eze
iso na ndi eze ogaranya ka ibu
ima na iso na ndi agoziri
iso na ndi eze ogaranya ka ibu
mgwa bilie gbawara m egwu
bia gbawalu m egwu ogaranya ka ibu
bilie tewere m egwu
bia gbawalu m egwu ogaranya ka ibu
makana iso na ndi eze
iso na ndi agoziri ogaranya ka ibu
yamere guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
ora bialu ije nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
asimu guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
umu alaeze nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo
guys nyenu m onu o kam kpobalu unu ubo


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...