lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu izuorah michael - aqua rapha

Loading...

ikilikete ife anyi na eyi
iga ama na men welu aqua rapha
ifuzie ka anyi si we pasa passat
iga ama na men welu aqua rapha
ikilikete ka anyi sizi ebuzi bugatti
iga ama na men welu aqua rapha (ei)

ifuzie ka anyi sizi eme ife ego
mgbe ahu imalu na anyi nwelu aqua rapha
mana ikilikete ka anyi sizi eyizi versace
iga ama na men welu aqua rapha (kpum)

aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
nekwe aqua rapha
nye m efe na uzo na enwelu m aqua rapha (kpum)

i just dey talk you just dеy laugh at me
o na imaro na m nwelu aqua rapha
you just dey whynе me you just dey play with me
until m bupute the aqua rapha
i just dey talk you just dey laugh at me
o na imaro na m nwelu aqua rapha
you just dey whyne me you just dey play with me
until m bupute the aqua rapha (ei)
olisa bi na igwe onye nna
orogbu gi bunyelu m aqua rapha
o chukwu bi na igwe eze dibia
okwanu gi panyelu m aqua rapha
isi m gaba na uwa zibe uwa ozi
ka imalu ka umu uwa oga enwe aqua rapha
m we bia na enu uwa we zibe uwa ozi
acholu m imata ka umu uwa oga enwe aqua rapha (kpum)

aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
nekwe aqua rapha
nye m efe na uzo na enwelu m aqua rapha (kpum)

ikilikete ife anyi na eyi
iga ama na men welu aqua rapha
ifuzie ka anyi si we pasa passat
iga ama na men welu aqua rapha
ikilikete ka anyi sizi ebuzi bugatti
iga ama na men welu aqua rapha (ei)
ifuzie ka anyi sizi eme ife ego
mgbe ahu imalu na anyi nwelu aqua rapha
mana ikilikete ka anyi sizi eyizi versace
iga ama na men welu aqua rapha (kpum)

aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
nekwe aqua rapha
nye m efe na uzo na enwelu m aqua rapha (kpum)

me and my guys anyi tuo na ogbe
ifu anyi iga confirm
si na ndia bukwa ndi aqua
aqua l’aqua
aqua fathers
mu na my men anyi tuo na ogbe
ifu anyi iga confirm
si na ndia bukwa ndi aqua
aqua l’aqua
aqua fathers
akpakwanu gi icha na uzo
ka anyi fu chance we kpa ndi ozo
obu na e settle o gi inyegodu ife
ka anyi nwe ike i settle ndi ozo (kpum)
aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
nekwe aqua rapha
nye m efe na uzo na enwelu m aqua rapha (kpum)

okwuluoka nwanne m na brazil
okwa ima na isokwa na ndi aqua
uchenna be anyi the importer
ama m na isokwa na ndi aqua
elder brother ig na london
okwa ima na isokwa na ndi aqua

aqua l’aqua
aqua fathers
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua l’aqua
aqua fathers
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua l’aqua
nekwe aqua rapha
nye m efe na uzo na enwelu m aqua rapha (kpum)

ikilikete ife anyi na eyi
iga ama na men welu aqua rapha
ifuzie ka anyi si we pasa passat
iga ama na men welu aqua rapha
ikilikete ka anyi sizi ebuzi bugatti
iga ama na men welu aqua rapha (ei)

ifuzie ka anyi sizi eme ife ego
mgbe ahu imalu na anyi nwelu aqua rapha
mana ikilikete ka anyi sizi eyizi versace
iga ama na men welu aqua rapha (kpum)

aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
nekwe aqua rapha
nye m efe na uzo na enwelu m aqua rapha (kpum)

ikilikete ife anyi na eyi
iga ama na men welu aqua rapha
ifuzie ka anyi si we pasa passat
iga ama na men welu aqua rapha
ikilikete ka anyi sizi ebuzi bugatti
iga ama na men welu aqua rapha (ei)

ifuzie ka anyi sizi eme ife ego
mgbe ahu imalu na anyi nwelu aqua rapha
mana ikilikete ka anyi sizi eyizi versace
iga ama na men welu aqua rapha (kpum)

aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha
aqua rapha enwelu m aqua rapha
aqua rapha
nekwe aqua rapha
nye m efe na uzo na enwelu m aqua rapha (kpum)

ikilikete ife anyi na eyi


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...