lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu flavour - lion's den

Loading...

onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu
onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu
oyolima

ebube agu na~eche agu
i am too loaded to fail
ebube agu na~eche agu
i have confidence in me
you can wake a sleeping lion, o doo gị vam vam vam
i ma na ebube agu na~eche agu
ayeyeye

onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu
onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu ee
onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu
onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu

ebube agu na~eche agu
i am too legit to quit
ebube agu na~eche agu
i have confidence in me
you can wake a sleeping lion, o doo gi vam vam vam
i ma na ebube agu na~eche agu
ayeyеye
onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu
onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu ee
onyе akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu
onye akpala nwa agu aka n’odudu
ma o di ndu, ma o nwuru anwu

iyelele nganga
iyelele nganga
oh, don’t trigger the lion
iyelele nganga
iyelele nganga
o doo gi vam vam vam
iyelele nganga
iyelele nganga
iyelele nganga
iyelele nganga
ayeyeyeye
iyelele nganga
don’t trigger the lion
iyelele nganga
o doo gi vam vam vam
iyelele nganga
akpakwala, akpakwala
iyelele nganga
ayeyeye oh wee


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...