lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu flavour - levels pro max

Loading...

i makwa onye i wu?
i makwa onye i wu?
i makwa onye i wu?
i makwa onye i wu?
nwoke na~apu oku
nnwa na~ebe ebe
nwoke oma osiiso
ya na nnwa oma osiiso

na we dey, na we dey, na we dey here
na we dey, na we dey, na we dey here
i si ka o bulu, o bulu ya, na we dey here
mens buzi nnukwu ike, na we dey here
ah eh
i fugodi convoy anyi ji wee bata obodo, i nolu ofuma
i nwekwaanu choice, ah eh?
i fụgodi package anyị ji wee bata obodo, i belu еbelu
security confirmed, i ma na udo na~achinu?
i ma na mеns bata obodo, anyi ka fa na~enene?
i ma na ndende edee?
ma na mmemme emewe?
abobi nwere omuma eji eri ego, agu ji egbe
i makwa onye i wu?

nwoke na~apu oku
factory fitted, full option, double silencer
ife a na~apia bu mpiawa azu nu, double condenser
ife anyi bu bu odogwu odogwu, ike na ebube mmuo nso
aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe ndi nso
i makwa onye i wu?


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...