lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu flavour - ebube

Loading...

a na~egbu ikuku mma?
onye maa aka, ikuku eburu ya
a na~abala agụ mba?
agụ bata, mgbada agbara ọsọ
ọ na~eme, ka ọ daa eme?
onye sị na ife a na~eme enwerọọ isi
nwanne, e bulu isi ya tinye, o nwee isi
o kwete na ọ na~eme
ị jụ na ị ma mba, a kpụbanye gị na line, ị banye
ị jụ na ị ma nghe, e tinyelụ gị akanwụ, you must ghee
nwanne, you must ghee by force oh, ka i kwete na ọ na~eme (yahayahayaha)
ebube ndị nsọ
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
ebube ndị nsọ
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
gbadatanụ na oge erugo
ebubе m oo, ebube ndị nsọ ji aba
ka ndị jụlụ ajụ wee kwetе
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
o nwelụ onye mala aka, anyị emee gị ka ụmụaka
ị na~esi ọnwụ, anyị agbanyelụ gị, i kwete
mmanwụ na ijele, adaa agbakọ n’ọgbọ
there is only one power, nwanne m
and that power is jesus christ
ike, ike, ike mmụọ nsọ gbadatanụ o
ike ka ike, ike mmụọ nsọ gbadatanụ eeyi
ike anyị ji aba mba
ike anyị ji eme ọnụ
ike anyị ji akpa ego
ike anyị ji eme ife
kedụ ife ị na~enwelụ anyị anyaụfụ?
ife chukwu kwulunụ ka anyị ga~eme (yahayahayaha)
ebube ndị nsọ
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
ebube, gbadata
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
gbadata meenụ ife i ji bụlụ chi
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
maka na ị kwadolụ anyị ọfụma
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
a na~egbu ikuku mma?
onye maa aka, ikuku eburu ya
a na~abala agụ mba?
agụ bata, mgbada agbara ọsọ
ọ na~eme, ka ọ daa eme?
onye sị na ife a na~eme enwerọọ isi
nwanne, e bulu isi ya tinye, o nwee isi
o kwete na ọ na~eme (yahayahayaha)
ebube mmụọ nsọ
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
ebube mmụọ nsọ
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
gbadata meenụ ife i ji bụlụ chi
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba
ka ndị jụlụ ajụ wee kwete
ebube m oo, ebube ndị nsọ ji aba (ka fa kwete na ọ na~eme)
ebube gbadata (masta)
ebube gbadata (ebube)
na o lue ka o si elu
ka fa malụ na anyị nwelụ chukwu
chi anyị ji akpa ike
chi anyị ji aba mba
chi anyị ji eme ọnụ
ezege nnwa, ife chukwu kwulunụ, ka anyị na~eme (fino)
ugegbe nnwa, ife chukwu kwulunụ, ka anyị na~eme
techy, onye ịgba, ife chukwu kwulunụ, ka anyị na~eme
odumeje, nwata siri ike zie jaajaa (jajajaja)
ọyọlịma


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...