lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu flavour - big moves only

Loading...

[chorus]
odogwu is coming obodo edelu jigi jigi
achalugo is coming obodo edelu jigi jigi
big moves only obodo edelu jigi jigi
big flex only obodo edelu jigi jigi
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga~adị loud, ụbo
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga~adị loud, ụbo
ijele pụta ọgbọ ụbo
ọ ga~adị loud, ụbo
ijele bata osu ụbo
ọ ga~adị loud, ụbo
ihenwe ejekwe eme, ụbo
onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya

[verse 1]
obodo edelụ jigi jigi
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na~ejelụ obodo ozi
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na~arụrụ obodo ọrụ
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na~emelụ obodo ife
ndị be anyị ọ kwa ya bụ kọ ọdụ o na~ekwu oooo
[chorus]
odogwu is coming obodo edelu jigi jigi
achalugo is coming obodo edelu jigi jigi
big moves only obodo edelu jigi jigi
big flex only obodo edelu jigi jigi
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga~adị loud, ụbo
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga~adị loud, ụbo
ijele pụta ọgbọ ụbo
ọ ga~adị loud, ụbo
ijele bata osu ụbo
ọ ga~adị loud, ụbo
ihenwe ejekwe eme, ụbo
onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya

[verse 2]
obodo edelụ jigi jigi
ọdelụ
ebube ebube, akataka
ife anyị ji bịa ebube erike, ahịa amarọ uzo ọgụ nwanne m, a na~abalụ agụ mba
ekwube ọnụ nkịtị ọ bụrụ aja mbele


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...