lirik lagu dr. zed - bia jaa ya mma
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
nko ifе chim n’efe n’emе
chi g’eji ma chi g’abo
nko ife chim n’efe n’eme
nkoba ya nma okocha ya
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
Lirik lagu lainnya:
- lirik lagu stan kenton - lonesome road
- lirik lagu sidecoh - andromeda ii (interlude)
- lirik lagu ali - fever
- lirik lagu maurizio fabrizio - lalla
- lirik lagu 山下達郎 (tatsuro yamashita) - ついておいで (follow me along)
- lirik lagu dj final boss - tira la moneda 2003 (co1n remix)
- lirik lagu fast art - po lulzam
- lirik lagu mccafferty - swingset
- lirik lagu woee33 - 333333
- lirik lagu wavvyboi - engel & daemonen