
lirik lagu de-mex - maranma
from the day that i set my eyes on you
heaven knows that i want to marry you
before the very first time you heard that i love you
i’ve already made up my mind never to live without you
so
nwanyị ọma maranma
ụlọ ọma maranma kam ga arụrụ gị
nwanyị ọma maranma
ụgbọ ala ọma maranma kam ga azụrụ gị
m’nwere olu ọma maranma
egwu ọma maranma kam gana agụrụ gị
na ụwa mo! ouoh
ọbiageli
ngwa batawa nụ
batawa ka ilibe ego nụnụ
(libe ego nụnụ)
kedụ nwakego
si ya batawa nụ maka na ego juru ụlụ muoo
(ojuru ụlọ muoo)
ego di nma
akụ di nma
mana nwuye amaka
nke m’ amaka
i cannot live without you uh
me and you na rice and stew uh
devil no fit divide us
n0body fit separate us
no matter their efforts
we no go break up
i’ll choose no one above you
that’s why i’ll do anything just for you uh
nwanyị ọma maranma
ụlọ ọma maranma kam ga arụrụ gị
nwanyị ọma maranma
ụgbọ ala ọma maranma kam ga azụrụ gị
m’nwere olu ọma maranma
egwu ọma maranma kam gana agụrụ gị
na ụwa mo ouoh
yererem
ouho! uoh
ibụ nkemo
ndi bemụ ekwelugo
ndi ọyim añụlibago
maka oge nmenme elubego
anyị ejebego
ndi ibe gị gbakọba nụ o
ndi ọyọ gị ga abia kwa nụ o
maka oke ọgọ erutela
oke ọgọ abiala nụ
ndi iro gị ga abia kwa o
sorobe gị ñụrịba o
maka na ihe ọma emebago
akụkọ agbanwego chai
from the day that i set my eyes on you
heaven knows that i want to marry you
before the very first time you heard that i love you
i’ve already made up my mind never to live without you
so
nwanyị ọma maranma
ụlọ ọma maranma kam ga arụrụ gị
nwanyị ọma maranma
ụgbọ ala ọma maranma kam ga azụrụ gị
m’nwere olu ọma maranma
egwu ọma maranma kam gana agụrụ gị
na ụwa mo! ouoh
ihe love mere mụ o
imakwa ihe love sọga mụ o
imakwa ihe love na asọ
ihe love gbuge mụ o
imakwa ihe love soga mụ o
imakwa ihe love na asọ
(nmia nmia)
(sọ nmia nmia)
Lirik lagu lainnya:
- lirik lagu dj arfan - who is she (vittu ponale)
- lirik lagu youngxtan - exceso de monster (mango loco)
- lirik lagu petr muk - prázdná ulice [p.m.b. version]
- lirik lagu georgedaghost - wrldwar
- lirik lagu thee big ounce - recliner
- lirik lagu cody vondell - hologram girls
- lirik lagu litlikevik - tommy
- lirik lagu sean harris - sick & counting
- lirik lagu mc. stus - b00m b4p sh1t
- lirik lagu shy glizzy - real members