lirik lagu chumoski - okeite
[intro]
lenu onyenka!
o mua ka i na eburu okeite?
[chorus]
ima ife m mee ? 2x
ima afufu m taa? 2x
ima ekpere mkpee yoba chukwu olisa na acho’ m ibu odogwu?
na acho’m ibu odogwu…
ima ife m mee?
ima ife anyi lu?
ima afufu ntaa?
ima afufu anyi taa?
ima ije m gaa welue ebe nlu, weme ife mme?
umuazi na ebuzi okeite
(buzi okeite)
ka ha bute ego igwe
(bute ego igwe)
na ebenebe igbuu
(ebenebe igbuu)
umuazi na ebuzi okeite ka ha wee bute ego igwe…
wee bute ego igwe… chumoski aquatic…
(aquatic)
[hook]
nwayo nwayo bu uwaa!
nwayo nwayo bu uwaa!
nwayo nwayo bu uwaa!
calm down bro…
nwayo nwayo bu uwaa!
calm down bro…
nwayo nwayo bu uwaa!
[verse 1]
ebenebe egbuu…
i’m giving them info…
see, ndi amuma uya…
unu ga aza kwa ugba itibe aka na obi, welu afa jesus wena akpaluzi ego
ah! onye kota obulu, kedu ife iga akolu chukwu?
jehovah bu abadaba engine, (jesus)
onye kelu uwa bu abadaba engine… (atanafufu nna oo)
i know life is not easy but take it easy…
life is a mystery…
i’m praying for victory unto my siblings
special feelings…
ah! okorobia, ka anyi welunia nwayo… agboghobia, ka anyi welunia nwayo…
maka igbasia egwu,ona na n’ukwu,onaa na n’ukwu…
maka pay ur dues, maka pay ur dues
omelu nia ihe m mee…
[chorus]
ima ife m mee ? 2x
ima afufu m taa? 2x
ima ekpere mkpee yoba chukwu olisa na acho’ m ibu odogwu?
na acho’m ibu odogwu…
ima ife m mee?
ima ife anyi lu?
ima afufu ntaa?
ima afufu anyi taa?
ima ije m gaa welue ebe nlu, weme ife mme?
umuazi na ebuzi okeite
(buzi okeite)
ka ha bute ego igwe
(bute ego igwe)
na ebenebe igbuu
(ebenebe igbuu)
umuazi na ebuzi okeite ka ha wee bute ego igwe…
wee bute ego igwe… chumoski aquatic…
(aquatic)
[hook]
nwayo nwayo bu uwaa!
nwayo nwayo bu uwaa!
nwayo nwayo bu uwaa!
calm down bro…
nwayo nwayo bu uwaa!
calm down bro…
nwayo nwayo bu uwaa!
[verse 2]
no time is late ⏰
that’s my faith
muna poverty self ewego demarcate
boys these days na dizi in a haste, mana owero… they are trying their best…
calm down, no rush… brother man, things ga adi alright…
god’s time no bad, win time
Lirik lagu lainnya:
- lirik lagu tag (dance) - don't play with my heart
- lirik lagu ryan knight - sometimes it is better
- lirik lagu kriz1x - s3lfharm
- lirik lagu ketty cole - pull up
- lirik lagu amanda cook - found
- lirik lagu uselessmeat - дома (in home)
- lirik lagu phillip sandifer - follower
- lirik lagu thy art is murder - join me in armageddon
- lirik lagu (g)i-dle - lucid
- lirik lagu pepel nahudi - надо (necessary)*