lirik lagu chief stephen osita osadebe - ka-anyi jikota
onye ga~agwa m obodo dị na ụwa na adị esogbu ooo?
onye ga~agwa m obodo dị na ụwa na~enwerọ nsogbu ooo?
ọ we bụrụ nke nigeria ka bụzi n’uku ooo
ụmụ nnem biko nu udo nu kanyi ga~eji we meri nu
onye chili jebe ibe ya kpelụ gaba onye nụ ga~ekwe nụ ooo?
unu a fugozi nụ ife ifele nụ ka ọ na~abịa?
ife ga~eme na be ndị ọzọ anyị eje nụ ga dozibe nu oo
ọ we bulu nke dị na be anyị ka anyị na edozinwuru
ụmụ nnem biko ka anyi jikọta n’udo n’uwa!
ụmụ nnem biko ka anyi jikọta n’udo n’uwa!
na ofu obi!
na ọlụlụ nu
na olili nu
anyị jebe nu
anyị abiazie nu
anyị jebe nu
anyị emerie nu
anyị ñuriba nu
anyị ekewazie
anyị edozie
anyị ebiri nu
ife onye nwere ike ime nya biko nu mebe nu ooo
ka obodo anyị naịjiria dizie nu n’udo nu ooo
nke m nwere oo
na m sokwa biri
ndị nwero
ndị nwelunu
nando!
tinye nke ñi nu oo
ka ndị nke anyị tinye nke ya
ka anyị biri nụ n~udo nu
unu afugozi nu ife ifere nu ka ọ na~abịa nu!
na ofu obi!
na ọlụlụ nu
na olili nu
ka anyị jikọta nu
anyị ejezie nu
anyị ejebe nu
anyị añurịa nu
ụmụnne biko
ife ga~eme na be ndị ọzọ anyị eje nụ je dozibe nu
ọ nwe bụrụ nke dị na be anyị oo ka anyị na~edozinwuru oo
ụmụnne biko ka anyị jikọta n’udo na ụwa
na ofu obi!
na ọñụñụ nu
na olili nu
ka anyị jikọta nu
anyị a bịanụ
anyị ejebe nụ
ife ga~eme na be ndị ọzọ anyị je nụ je dozibe nụ oo
ọ we bụrụ nke dị na be anyị ka anyị na~edozinwuru
unu afugozi nụ ife ifere nụ ka ọ na~abịazị nụ
anyị ejikọta
anyị ejezie nu
anyị ejebe nu
anyị bili nu
anyị ekewa nu
anyị e kpọsaa
anyị ebili nụ
anyị jikọta
na ofu obi!
na ọñụñụ nu
na olili nu
ka anyị jikọta nu
anyị abiazia nu
anyị ejebe nu
anyị emelie nụ
ife ga~eme na be ndị ọzọ, anyị ejebe nụ je dozie nu oo
ọ bụrụ nke dị na be anyị ka anyị na edozinwuru
oooo
iyewu iye
uuuuu
aaaaa
iyewu ye
uuuuu
Lirik lagu lainnya:
- lirik lagu murphy (obe) - non mi chiedi mai acustica
- lirik lagu 222 - love, hurt, insecurities
- lirik lagu kai erebus - underwater
- lirik lagu side3ffect - walk
- lirik lagu lepa lukić - samo ova noć
- lirik lagu phuyu y la fantasma - giro argumental/spoiler
- lirik lagu crpsprtty - liminal
- lirik lagu granat.pwl - mati padł
- lirik lagu vlxx - dərmanlar
- lirik lagu sensei beats - ayanokoji rap: raw