lirik.web.id
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

lirik lagu amaka augusta - duru mu gawa

Loading...

otu obula osiri masi gi eze mu
lead me and i will go ooooooo

ebube na onwe ya
ebube mbala igwe
duru mu gawa ooooooo

obu na otu obula osiri masi gi eze
ebube
duru mu na eje eje eze

ebube mbala igwe
ebubedike
lead me
i will follow you

ezi chukwu oma na agba mme
abu mu ihe bu eeeh
duru mu gawa eze mu

ebube na onwe ya
chi na enye ndu
duru mu gawa

oke osisi oma na agba mmiri
chukwu na enye ndu
i stand on your rock hey eeee
abu mu ihe mbu eeeh
eze ndi eze
i stand on your rock
ooo osisi oma na agba mmiri
abu ihe mbu eeeh
duru mu gawa eze mu

otu obula osiri masi gi
otu obula esiri chokwa ya
duru mu gawa nna mu

ebube mbala igwe
chukwu na enye ndu
duru mu gawa nna nna mu

ezemuo mu
ebеkuodike
durumu gawa nna mu

mmuo karisia mmuo nile
agbanwe agbanwе
duru mu gawa eze ebube

otu chukwu oma na enye ndu eeeh
duru mu gawa eeeeh

eze ebube…
eze ebube…
chukwu oma mu
durumu gawa nna mu
eze ebube
aka na agwo onya mu
chukwu oma mu
durumu gawa nna mu

odo mmiri besider eye mu
ji ahu uzo
duru mu gawa eze

otu obula osiri masi gi
otu obula esiri chokwa ya
duru mu gawa mmuo ozi gi so mu

eze ebube mu ooooo
durumu gawa nna mu

agbakuodike izu
chi na enye ndu
duru mu gawa nna

ebube mbala igwe mu
chukwu enye ndu
duru mu gawa eze

otu chukwu oma na eme mma
agbanwe agbanwe
durumu gawa nna mu
ebekuodike
chukwu na enye ndu
duru mu gawa

~~~

adoration & praise section

duru mu gawa – ofuchalafancha
duru mu gawa – ochiagha mu eeeh
duru mu gawa – my defender
duru mu gawa – nduru eluigwe
duru mu gawa – eze jesus mu eeeh
duru mu gawa – odum na egbu agu
duru mu gawa – ooo ome mma mu
duru mu gawa – i will follow you eeeh
duru mu gawa – ebubedike
duru mu gawa – eze ndi eze
duru mu gawa – okwa gi na eme eze
duru mu gawa – o chukwu oma mu eeeh
duru mu gawa – i will go with you eeeh
duru mu gawa – my glorious warrior
duru mu gawa – okwa gi na agwo onya
duru mu gawa – ebube muonso
duru mu gawa – ogarayangadanga

duru mu gawa eeeh nna mu ukwu eeeeeeeh
duru mu gawa eeeeeeeeeeeeeeeeee hey eeee (louder shout)
duru mu gawa!


Lirik lagu lainnya:

LIRIK YANG LAGI HITS MINGGU INI

Loading...